Armstrong Christian: Amuu na agba otu nwanyi na aru oru na nke ya - TopicsExpress



          

Armstrong Christian: Amuu na agba otu nwanyi na aru oru na nke ya TT,,nwa ada ahu bukwa enyi nwanyi Elemba,,,Amuu mee elu, mee ala ka ya na de nwa riee amampiodo, nwa asi ya na Elems ewerego onodu,,Otu ubuchi Amuu abia si ya na oga enye ya otu nde naira(1million)ma okweta, nke nwanyi asi na okweghi, Amuu asi ya na oga atusa ego ahu na ala na nke nwanyi hulata ka otuturu ya,,ya eme ngwangwa si na azu dobiri ivedi na oga akwusi ozugbo nke nwanyi tutara ego ahu,,,nke nwanyi asi ka oga gwa ya Elems,,,oge ogwara Elemba, Elems lechaa anya si ya kweta kama ya mee ngwa ngwa tututa ego ahu tupu Amuu emepecha ya akwa ukwu ya,,,olahachi azu si Amuu na okwetago.........awa abuo agaa Elems anughi olu enyi ya nwanyi ya akpoo ya na ekwe nti,,nne ihe niile ogakwara ka anyi si kwuo? Enyi ya nwanyi asi ya na anu ohia ahu ji umu kirikiri ego wusa ebe niile, ohulata na atutu ya kamgbe osi na azu na eri ivedi.
Posted on: Sat, 22 Jun 2013 19:00:44 +0000

Trending Topics



Recently Viewed Topics




© 2015